Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Korea, Republic of

  • Ebe a bụ Samcheong-dong dị́ na Seoul nke dị́ na South Korea. Onye a ji Baịbụl ezi nwoke a ozi ọma

  • Ebe a bụ Obodo Daraengi dị n’ebe a na-akpọ Namhae-do Island nke dị na South Korea. Ndịàmà Jehova a na-enye nwoke a broshọ Gee Chineke Ntị

  • Ebe a bụ Nonsan-si, Chungnam dị na South Korea. Ndịàmà Jehova a na-ezi onye na-ewere nri n’ebe a na-edowe nri ozi ọma

Fast Facts—Korea, Republic of

  • 51,408,000—Ndị bi n'obodo a
  • 106,161—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1,252—Ọgbakọ dị iche iche
  • 485—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE

Ndịàmà Jehova Chetara Otu Narị Afọ Ha Nọwara na Koria

Akụkọ si na Sol, dị na Koria—Ndịàmà Jehova nọ na Saụt Koria weere ọnwa Nọvemba afọ 2012 ka ọnwa pụrụ iche n’ihi na ha ji ya cheta otu narị afọ ha nọwara na Saụt Koria.