Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Cambodia

Fast Facts—Cambodia

  • 16,855,000—Ndị bi n'obodo a
  • 1,116—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 17—Ọgbakọ dị iche iche
  • 15,295—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Mkpebi M Mere Mgbe M Bụ Nwatakịrị

Otu nwatakịrị nwoke si Kolọmbọs, Ohayo, dị n’Amerịka kpebiri ịmụ asụsụ Kambodian. N’ihi gịnị? Olee otú ihe a o mere si mechaa baara ya uru?