Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Japan

  • Ebe a bụ Tokyo dị na Japan. Onye a ji ihe dị na jw.org na-ezi nwaanyị onye ogbi a ozi ọma

  • Ebe a bụ Kamaishi dị na Japan. Ndịàmà Jehova a na-ezi nwaanyị a ozi ọma. Ọ bịara biri ebe a mgbe ala ọma jijiji na oké ebili mmiri kpara mkpamkpa na Japan n’afọ 2011

Fast Facts—Japan

  • 124,752,000—Ndị bi n'obodo a
  • 214,457—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 2,888—Ọgbakọ dị iche iche
  • 583—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Otú Ìhè Si Malite Inwu na Japan

E nwere ụgbọala ndị pụrụ iche a kpọrọ “Jihu.” E ji ha kwusaa ozi ọma na Japan