Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Israel

  • Ebe a bụ Tel Aviv dị n’Israel. Ndịàmà Jehova a nọ n’ụzọ gara n’akụkụ osimiri na-ezi nwaanyị a ozi ọma n’asụsụ Rọshịa

Fast Facts—Israel

  • 9,888,000—Ndị bi n'obodo a
  • 2,129—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 32—Ọgbakọ dị iche iche
  • 4,731—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma