Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Croatia

  • Ebe a bụ Zagreb dị́ na Croatia. Onye a na-enye ndị a Ụlọ Nche n’okporo ámá Ilica

  • Ebe a bụ Rovinj dị na Croatia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwaanyị a broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

  • Ebe a bụ Rovinj dị na Croatia. Ebe nwaanyị Onyeàmà Jehova ji akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? na-amụrụ nwaanyị ọzọ ihe

  • Ebe a bụ Zagreb dị na Croatia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwoke a traktị Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?

  • Ebe a bụ Zagreb dị na Croatia. Ndịàmà Jehova a na-ezi nwaanyị a ozi na-enye olileanya dị na Baịbụl

  • Ebe a bụ Pula dị na Croatia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwaanyị a traktị Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu? n’ebe dị nso n’ámá egwuregwu ndị Rom oge ochie

Fast Facts—Croatia

  • 4,038,000—Ndị bi n'obodo a
  • 4,687—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 57—Ọgbakọ dị iche iche
  • 870—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma