Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Georgia

  • Ebe a bụ Gurgeniani dị na Georgia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwoke a broshọ Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?

Fast Facts—Georgia

  • 3,736,000—Ndị bi n'obodo a
  • 18,841—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 224—Ọgbakọ dị iche iche
  • 199—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE

Ọmarịcha Akwụkwọ A Chọwara Kemgbe Ọtụtụ Narị Afọ

Chọpụta otú e si chọta akwụkwọ Baịbụl kacha ochie a sụgharịrị n’asụsụ Jọjin.