Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Denmark

  • Ebe a bụ Ebeltoft dị́ na Denmark. Onye a na-enye nwaanyị a traktị isiokwu ya bụ Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ụlọ Unu?

Fast Facts—Denmark

  • 5,941,000—Ndị bi n'obodo a
  • 14,639—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 172—Ọgbakọ dị iche iche
  • 410—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma