Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Germany

  • Ebe a bụ Rostock dị na Germany. Ndị a na-egosi mmadụ abụọ a na-arụ n’ọdụ ụgbọ mmiri a ihe Baịbụl kwuru

  • Ebe a bụ Frankfurt dị na Germany. Ndị a na-egosi nwoke a ihe mere ndụmọdụ dị na Baịbụl ji baa uru

Fast Facts—Germany

  • 84,359,000—Ndị bi n'obodo a
  • 174,907—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 2,002—Ọgbakọ dị iche iche
  • 488—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

Ha Nyere Ihe Ndị Kacha Mma Ha Nwere

Olee otú Ndịàmà Jehova si nyere ụmụnna ha nọ na Jamanị aka ozugbo a lụchara agha ụwa nke abụọ?