Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Cape Verde

  • Ebe a bụ Mindelo dị́ na Cape Verde. Ndị a na-enye nwaanyị a broshọ bú Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

Fast Facts—Cape Verde

  • 573,000—Ndị bi n'obodo a
  • 2,277—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 35—Ọgbakọ dị iche iche
  • 256—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma