Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Côte d’Ivoire

  • Ebe a bụ Abidjan dị na Côte d’Ivoire. Onye a na-enye onye a broshọ Gee Chineke Ntị

Fast Facts—Côte d’Ivoire

  • 29,389,000—Ndị bi n'obodo a
  • 12,712—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 227—Ọgbakọ dị iche iche
  • 2,436—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha

Ọtụtụ ụmụnna nwaanyị ndị jerela ozi ná mba ọzọ nweburu obi abụọ ma hà ga-emelikwa ya. Gịnị nyeere ha aka ịkata obi? Gịnịkwa ka ha mụtarala?