Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Switzerland

  • Ebe a bụ Zurich dị na Switzerland. Ndị a ji saịn bọọdụ n’aka na-egosi ndị mmadụ isiokwu ndị si na Baịbụl

  • Ebe a bụ Montreux dị na Switzerland. Ndị a na-enye nwoke a akwụkwọ e ji amụ Baịbụl n’ebe dị nso n’ebe a na-akpọ Château de Chillon

  • Ebe a bụ Lucerne dị na Switzerland. Ndị a na-egosi ụmụ nwaanyị abụọ a vidio dị na jw.org

  • Ebe a bụ Lavaux region dị na Switzerland. Ndịàmà Jehova a na-ezi nwaanyị a ozi ọma

Fast Facts—Switzerland

  • 8,813,000—Ndị bi n'obodo a
  • 20,024—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 258—Ọgbakọ dị iche iche
  • 445—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

IHE SI N’EBE ANYỊ NA-EDEBE IHE OCHIE

Ha Nyere Ihe Ndị Kacha Mma Ha Nwere

Olee otú Ndịàmà Jehova si nyere ụmụnna ha nọ na Jamanị aka ozugbo a lụchara agha ụwa nke abụọ?

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ