Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Benin

  • Ebe a dị nso n’obodo Boukoumbé dị na Benin. Ndịàmà Jehova na-enye nwoke a broshọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

Fast Facts—Benin

  • 13,124,000—Ndị bi n'obodo a
  • 14,838—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 260—Ọgbakọ dị iche iche
  • 930—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka

Gịnị mere ụfọdụ ndị ji si Yurop kwaga n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka? Oleekwa uru ha ritere?