Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Burkina Faso

  • Ebe a bụ Manga dị na Burkina Faso. Ebe Ndịàmà Jehova na-ezi ndị ọrụ ubi na-ewekọta owu ozi ọma

Fast Facts—Burkina Faso

  • 22,721,000—Ndị bi n'obodo a
  • 1,986—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 50—Ọgbakọ dị iche iche
  • 12,470—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka

Gịnị mere ụfọdụ ndị ji si Yurop kwaga n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka? Oleekwa uru ha ritere?

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ịbịaru Chineke Nso Dị M Mma

Sarah Maiga kwụsịrị ito mgbe ọ dị afọ itoolu, ma o meghị ka ọ ghara ịmụta banyere Jehova.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ