Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Bangladesh

  • Ebe a bụ Dhaka dị na Bangladesh. Onyeàmà Jehova a na-ezi nwoke a bụ́ onye Mandi ozi ọma

Fast Facts—Bangladesh

  • 172,075,000—Ndị bi n'obodo a
  • 346—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 6—Ọgbakọ dị iche iche
  • 509,098—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma