Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Barbados

Fast Facts—Barbados

  • 288,000—Ndị bi n'obodo a
  • 2,350—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 30—Ọgbakọ dị iche iche
  • 126—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

AKỤKỌ NDỊ SI N'OBODO DỊ ICHE ICHE

Ezigbo Ịhụnanya Mere Ka Anyị Gbatara Ndị Nọ n’Agwaetiti Dị Iche Iche Ọsọ Enyemaka

Vidio a gosiri otú ọtụtụ Ndịàmà Jehova si gbaa mbọ wepụta onwe ha iji nyere ndị ajọ ifufe a na-akpọ Ịma na Marịa mebiri ihe ha aka.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ