Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Bosnia and Herzegovina

  • Ebe a dị nso na Old Bridge dị na Mostar, nke dị na Bosnia na Herzegovina. Ndịàmà Jehova na-enye nwoke a traktị Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?

Fast Facts—Bosnia and Herzegovina

  • 3,237,000—Ndị bi n'obodo a
  • 969—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 16—Ọgbakọ dị iche iche
  • 3,418—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ