Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Australia

  • Ebe a bụ Wollongong dị na New South Wales nke dị n’Ọstrelia. Ndịàmà Jehova a na-enye nwoke a akwụkwọ e ji akpọ ndị mmadụ òkù ka ha bịa ọmụmụ ihe anyị

Fast Facts—Australia

  • 26,636,000—Ndị bi n'obodo a
  • 71,188—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 726—Ọgbakọ dị iche iche
  • 379—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

OZI ỌMA

Ikwusa Ozi Ọma n’Ime Ime Obodo Ndị Dị n’Ọstrelia

Lee vidio a ka ị hụ otú otu ezinụlọ si nwee ezigbo obi ụtọ mgbe ha ji otu izu gaa kwusaa ozi ọma n’ime ime obodo ndị dị n’Ọstrelia.