Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Austria

  • Ebe a bụ Hallstatt dị n’Austria. Ndị a na-ekwusa ozi ọma ụlọ n’ụlọ

  • Ebe a bụ Vienna dị n’Austria. Ndị a na-ezi nwaanyị a ozi ọma n’ebe a na-akpọ Michaelerplatz

  • Ebe a bụ Hallstatt dị n’Austria. Ndị a na-ekwusa ozi ọma ụlọ n’ụlọ

  • Ebe a bụ Vienna dị n’Austria. Ndị a na-ezi nwaanyị a ozi ọma n’ebe a na-akpọ Michaelerplatz

Fast Facts—Austria

  • 9,105,000—Ndị bi n'obodo a
  • 22,443—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 283—Ọgbakọ dị iche iche
  • 411—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Papa M Nwụrụ, Mụ Enweta Papa Ọzọ

Gụọ akụkọ ndụ Gerrit Lösch, onye so n’Òtù Na-achị Isi.

E Nyela Gọọmenti Ọstria Iwu Ka Ha Kwụọ Ndịàmà Jehova Ụgwọ Maka Imeso Ha Mmeso Ọjọọ

Na Septemba 25, 2012, Ụlọikpe Na-ahụ Maka Ihe Ruuru Mmadụ na Yurop kwuru na gọọmenti Ọstria mesoro Ndịàmà Jehova mmeso na-adịghị mma.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ