Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Andorra

  • Ebe a bụ Andorra la Vella dị n’Andorra. Onye a na-egosi nwaanyị a vidio isiokwu ya bụ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? n’asụsụ Catalan

Fast Facts—Andorra

  • 84,000—Ndị bi n'obodo a
  • 174—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 3—Ọgbakọ dị iche iche
  • 509—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma