Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Petr Muzny: Ọkachamara n’Ihe Gbasara Iwu Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Petr Muzny: Ọkachamara n’Ihe Gbasara Iwu Ekwuo Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

Petr bụ ọkachamara n’ihe gbasara otú ndị mmadụ si eche echiche. Legodị otú ihe ọ mụtara gbasara ihe ọ bụla dịnụ na ihe mere ha ji dịrị si mee ka o chebara ihe o kweere gbasara evolushọn echiche.