Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

TETA! Nke 1 n'Afọ 2023 | Ụwa Anyị A Ọ̀ Ga-adịgide?​—Ihe Mere Obi Ga-eji Esi Anyị Ike na Ọ Ga-adịgide

Ọ bụghị iwu na ị ga-abụ onye ọkà mmụta sayensị tupu gị amata na ụwa anyị a nọ n’ezigbo nsogbu. A na-emebi ezigbo mmiri anyị na-aṅụ, oké osimiri, oké ọhịa, na ikuku anyị na-ekuru. Ụwa anyị a ọ̀ ga-adịgide? Gụọ akwụkwọ a ka ị mata ihe mere obi ga-eji esi anyị ike na ọ ga-adịgide.

 

Ezigbo Mmiri

Olee ihe ndị Chineke kere na-eme ka mmiri ghara ịtakpọ?

Oké Osimiri

À ga-edozili ihe ndị e mebirila n’oké osimiri?

Oké Ọhịa

Gịnị ka ndị ọkachamara chọpụtara na nso nso a gbasara ala ndị a sụchara ọhịa ndị dị na ha?

Ikuku

Mmebi a na-emebi ikuku na-achọ igbukpọ ihe ndị dị ndụ n’ụwa. Olee ihe ndị Chineke kere ka ha na-eme ka ikuku anyị na-ekuru na-adị ọcha?

Chineke Kwere Nkwa na Ụwa Anyị A Ga-adịgide

Olee ihe mere anyị ga-eji kwere na ụwa a ga-adịgide, dịkwa mma karịa otú ọ dị ugbu a?

Isiokwu Ndị Dị na Teta! A

Gụọ isiokwu dị iche iche na-akọwa ihe na-eme n’ụwa anyị a nakwa ihe mere obi ga-eji sie anyị ike na ọ ga-adịgide.