USORO IHE OMUME OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ Julaị–Ọgọst 2023 GOSICHAA HA EGOSICHALA HA Julaị 3-9 Gosikwuo “Unu Akwụsịla Ọrụ Ahụ A Na-arụ” ‘Ịgbachitere Ozi Ọma na Iji Ihe Iwu Kwuru Akwado Izisa Ozi Ọma’ Julaị 10-16 Gosikwuo Àgwà Ọma Ezra Mere Ka E Too Jehova Julaị 17-23 Gosikwuo Ahụhụ Nnupụisi Na-akpata Julaị 24-30 Gosikwuo “Ozugbo Ahụ, M Kpere Ekpere” Julaị 31–Ọgọst 6 Gosikwuo Ì Chere na Ị Karịala Ịrụ Ọrụ E Ji Ike Ọkpụkpụ Aka Arụ? Ọgọst 7-13 Gosikwuo Nehemaya Chọrọ Ijere Ndị Ọzọ Ozi, Ọ Bụghị Ka Ndị Ọzọ Jeere Ya Ozi Ha Na-agbasi Mbọ Ike Ka Ha Nwee Ike Ijere Anyị Ozi Ọgọst 14-20 Gosikwuo “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike” Ị Ga-emeli Ka Ezinụlọ Unu Na-enwekwu Obi Ụtọ Ọgọst 21-27 Gosikwuo Ha Hapụrụ Ihe Ụfọdụ Maka Jehova Olee Ihe Ndị I Kpebiri Ime n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ? Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Septemba Iji Gwa Ndị Mmadụ Gbasara Alaeze Chineke Ọgọst 28–Septemba 3 Gosikwuo Gosi na Ị Na-akwado Jehova Mgbe Ị Na-ahọrọ Ndị Gị na Ha Ga-abụ Enyi Na-egosi Ndị Ọzọ Ịhụnanya Pụrụ Iche Otú Jehova Na-eme Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta