Gaa n'Isiokwu

Ihe Ezinụlọ Ga-eji Na-amụ Baịbụl

Ihe ndị dị ebe a ga-enyere ezinụlọ gị aka ịmụtakwu gbasara ihe ndị mere na Baịbụl, ndị dịrị ndụ n’oge ahụ o mere, na ebe o mere. Obi ga-atọkwa ha ụtọ ma ha jiri ihe ndị dị ebe a na-amụ Baịbụl.