Gaa n'Isiokwu

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

Ihe Ị Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ahụ́ Adịghị Mama Gị ma Ọ Bụ Papa Gị

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịna-elekọta mama gị ma ọ bụ papa gị, ma na-elekọtakwa onwe gị.